MusicTrending NewsVideo

Gozie – IYKLYN

Advertisements

Iyklyn, also known as Mr. Ikechukwu Ukeh, was born on the 10th day of January, 1982, into the family of Mr. Hubert and Mrs. Gladys Ukeh.

Iyklin hails from Abor, Isikwe-Achi, in Oji-River Local Government Area of Enugu State, Nigeria.

Ikechukwu acquired his primary school education at Obodo Egbu Primary School. His secondary school education was attended at Corpus Christi College (both schools are located in his hometown).

Currently, he is an Entertainer and a Professional Barber.

The song ‘Gozie‘ simply means ‘God Bless

StudioLive 16.0.2 USB 16×2 Performance & Recording Digital Mixer
 
Audio-Technica AT4040 Cardioid Condenser Microphone

Download and enjoy this hit song Gozie by Iyklyn as it unfolds.

Download: Gozie – Iyklyn

Gozie, Eze biko gozie mu o..(gozikene, gozikene mu o)

Daddy Igwe gozie nu mu o, biko gozie mu o (Chukwu Nna mee)

Maka na anyi bu um’aka nke nas’aru n’afo n’afo (ee.)

Gozie, Ezi Nna biko gozie mu o..(gozie mu o)

Gozi, Nna biko gozie mu o (gozikene mu o)

Ezi Nna gozie nu mu o, biko nyerenu m aka o (nye ya o)

Maka na anyi bu um’aka nke nas’aru n’afo n’afo (eeee.)

Ezi Nna gozie, Papa biko gozie mu o..

Unu afuna, na Chineke Nna emela o

Oga eme ihe ya mgbe oge ihe ya lulu elu

Gods time is the best, Ezi Nna biko gozie mu o..

Gozie.., biko gozie mu o..

Converse Unisex Run Star Hike NU Snakeskin High Top
Carhartt Men’s Traditional Welt 6″ Steel Toe Work Boot Industrial

Gozie, Nna biko gozie ha o..(gozikene ha)

Gozikene ndi nkuzi anyi, ndi n’akuzi anyi akwukwo o..

Mee ka ha mara kwan na anyi bu umu ntakiri, nke nas’aru n’afo n’afo

Ezi Nna biko gozie ha o.

Atiku nwa mama o(Atiku),

Ony’oma og’adili mma e(hee ee)

Daddy gozie, Papa biko gozie ya o

Ezi Nna gozie, asim gi biko gozie ya o

Ayaka Igbo niine, ony’oma ogadili mma o

Gozie.., gozie nu ha o (gozie nu ha o)

Chibudor Udeanochie, ony’oma ogamara mma

Gozie, ezi Nna biko gozie ya o..

katliu Women’s Slouchy Mid Calf Boots Zip up Flat Boots
Chukka Boots Fashion and Comfort Casual Oxfords Ankle Lace Up Boot

Obison nwa mama o(Obi), i ga diriri e

Chukwu, biko gozie ya (gozie nu ya o)

Nne muru omumu lee, nne Iyklyn moo (hee)

Gozie, Chukwu Nna biko nyere nu ya aka o

Advertisements

Unu afuna n, na Chineke Nna a zaa na o

Oga eme ihe ya mgbe oge ihe ya lulu elu

Gods time is the best, Ezi Nna biko gozie mu o..

Gozie.., gozie..

Babadudu, nwanne m ee..

Jehova biko, Eze biko nyere nu ya aka o

Mee ka o mara kwa na anyi bu umu ntakiri, nke nas’aru n’afo n’afo

Ezi Nna biko gozie m ya o.

Opp  nwa mama o(Opp), I g’adi kwakwa(eee)

Chukwu, biko gozie ha o (gozie ha o)

Advertisements

Papa muru omumu le, papa Iyklyn mu o

Gozie.., gozie..

BAG-THAT! 10 Black Moving Bags Extra Large Heavy Duty Storage Bags Zippered Top Handles Wrap Bag Totes For Storage Packing Bags Moving Supplies Packing Supplies for Moving Moving Boxes Plastic Tote
 
Nike SB RPM Skate Strap Duffle Bag Oversized Camo

Achidum nwa mama, ofia afulu b’agu(Igwe, Igwe)

Chukwu, biko gozie ya o (gozie ya)

Murphy nwa mama, (G), oga diri (Murphy ony’oma)

Murphy ony’oma, Chukwu Nna biko gozierem gi o.

Chicago nwanne m o, Chicago nwa mama (America k’isi aga)

Chukwu, biko gozie ya o

Ogunwachi nwa mama o, ony’oma ogamara mma(dee)

Gozie, ezi Nna biko gozierem ya o..

Unu afuna, na Chineke Nna emela o

Oga eme ihe ya mgbe oge ihe ya lulu elu

Gods time is the best, Ezi Nna biko gozierem ya o..

Gozie.., gozie..

For audio/video promotion and more contact Dabelz Entertainment08065219849

ACHI

Achi, whose geographical coordinates are  6° 8′ 0″ North & 7° 22′ 0″ East, is the largest town in Oji-River. Achi is made up of twelve (12) villages (‘Isii n’ulo Isii n’agu’) namely, Click https://dabelz.com/achi/ for more information.

Chop the Beat – Dabelz

Chop the beat is one of the most exciting social media challenge powered by Sound-city Radio Network and super star producer Chopstix in the year 2019.

Among various brilliant participants under the eastern region (Delta, Anambra, Enugu, Imo, Abia, Ebonyi etc) of Soundcity 91.1MHz Enugu, Dabelz was among the  top finalist (best six) that emerged to the final.

Click https://dabelz.com/chop-the-beat-dabelz/ for more..

‘Kovit 1 9’ by Dabelz

Download and enjoy this hilarious dulcet ‘Kovit 1 9′ by Dabelz as it unravels..This track was recorded, mixed and mastered by DJ Ree.

CHORUS

Kovit 1 9Kovit 1 9, isi n’ibia Nija? I nato m ochi, I nato m ochi, I nato m ochi, I to gbugo m ochi

Kovit 1 9Kovit 19, Kovit 1 9, I nato m ochiI nato m ochi, I nato m ochi, I to gbugo m ochi

Click https://dabelz.com/kovit-1-9-by-dabelz/ for more..

Your comments are also welcomed (Remember to also include your name and e-mail in the section below).

Advertisements